Mkpughe 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na o meela ka mba niile ṅụọ mmanya ya nke na-eme ka ịkwa iko* gụsiwe ha agụụ ike.+ Ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko.+ Ndụ okomoko ọ na-ebi emeekwala ka ndị ahịa nke ụwa baa ọgaranya.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:3 Mmezu Mkpughe, p. 261-263
3 N’ihi na o meela ka mba niile ṅụọ mmanya ya nke na-eme ka ịkwa iko* gụsiwe ha agụụ ike.+ Ya na ndị eze nke ụwa kwakwara iko.+ Ndụ okomoko ọ na-ebi emeekwala ka ndị ahịa nke ụwa baa ọgaranya.”