Mkpughe 18:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú ahụ o toro onwe ya, biekwa ndụ okomoko, ị ga-esi otú ahụ mekpaa ya ahụ́, meekwa ka o ruo uju. N’ihi na ọ na-asị n’obi ya: ‘Abụ m eze nwaanyị nọ n’ocheeze. Abụghị m nwaanyị isi mkpe. E nweghịkwa mgbe m ga-eru uju.’+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:7 Mmezu Mkpughe, p. 265-266 Amụma Aịsaịa II, p. 119
7 Otú ahụ o toro onwe ya, biekwa ndụ okomoko, ị ga-esi otú ahụ mekpaa ya ahụ́, meekwa ka o ruo uju. N’ihi na ọ na-asị n’obi ya: ‘Abụ m eze nwaanyị nọ n’ocheeze. Abụghị m nwaanyị isi mkpe. E nweghịkwa mgbe m ga-eru uju.’+