Mkpughe 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ndị eze ụwa, ndị ha na ya kwara iko,* ndị nwetakwara ihe ná ndụ okomoko o biri, ga-ebere ya ákwá, tie aka n’obi, ruokwara ya uju, mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:9 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 4-5 Mmezu Mkpughe, p. 267
9 “Ndị eze ụwa, ndị ha na ya kwara iko,* ndị nwetakwara ihe ná ndụ okomoko o biri, ga-ebere ya ákwá, tie aka n’obi, ruokwara ya uju, mgbe ha ga na-ele anwụrụ ọkụ nke si n’ọkụ a na-akpọ ya.