Mkpughe 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha ga-eguzo n’ebe dị anya n’ihi ụjọ ha na-atụ maka ahụ́ a na-emekpa ya. Ha ga-asịkwa: ‘Babịlọn, obodo ukwu,+ obodo dị ike, ihe nke a mere gị ajọgbuola onwe ya. Chineke ekpeela gị ikpe n’otu awa.’ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:10 Mmezu Mkpughe, p. 267
10 Ha ga-eguzo n’ebe dị anya n’ihi ụjọ ha na-atụ maka ahụ́ a na-emekpa ya. Ha ga-asịkwa: ‘Babịlọn, obodo ukwu,+ obodo dị ike, ihe nke a mere gị ajọgbuola onwe ya. Chineke ekpeela gị ikpe n’otu awa.’