Mkpughe 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ngwá ahịa ha ndị ọzọ bụ sinamọn, ihe na-esi ísì ọma nke si India, insens,* mmanụ na-esi ísì ọma, frankinsens, mmanya, mmanụ oliv, ntụ ọka e gwere nke ọma, ọka wit, ehi, atụrụ, ịnyịnya, ụgbọ ịnyịnya, ndị ohu, na ndị ọzọ.* Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:13 Ụlọ Nche,1/1/2009, p. 23 Mmezu Mkpughe, p. 267-268
13 Ngwá ahịa ha ndị ọzọ bụ sinamọn, ihe na-esi ísì ọma nke si India, insens,* mmanụ na-esi ísì ọma, frankinsens, mmanya, mmanụ oliv, ntụ ọka e gwere nke ọma, ọka wit, ehi, atụrụ, ịnyịnya, ụgbọ ịnyịnya, ndị ohu, na ndị ọzọ.*