Mkpughe 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọkụ* agaghịkwa enwu n’ime gị ọzọ. A gaghịkwa anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ. N’ihi na ndị ahịa gị bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu n’ụwa. I jikwa mgbaasị ị na-eme+ duhie mba niile. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:23 Mmezu Mkpughe, p. 269-270
23 Ọkụ* agaghịkwa enwu n’ime gị ọzọ. A gaghịkwa anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ. N’ihi na ndị ahịa gị bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu n’ụwa. I jikwa mgbaasị ị na-eme+ duhie mba niile.