Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:1 Mmezu Mkpughe, p. 272
19 Mgbe ihe a gachara, anụrụ m oké olu dị ka nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa!*+ Ọ bụ Chineke anyị na-azọpụta mmadụ. Ọ dị ebube, dịkwa ike.