Mkpughe 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 ka unu wee rie anụ ndị eze na anụ ndị ọchịagha na anụ ndị dike+ na anụ ịnyịnya na nke ndị na-agba ha,+ na anụ mmadụ niile, ma nke ndị nweere onwe ha ma nke ndị ohu, ma nke ndị nta ma nke ndị ukwu.” Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:18 Mmezu Mkpughe, p. 13, 284-285
18 ka unu wee rie anụ ndị eze na anụ ndị ọchịagha na anụ ndị dike+ na anụ ịnyịnya na nke ndị na-agba ha,+ na anụ mmadụ niile, ma nke ndị nweere onwe ha ma nke ndị ohu, ma nke ndị nta ma nke ndị ukwu.”