Mkpughe 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ, ndị ji efere asaa ahụ ahụhụ asaa ndị ikpeazụ juru,+ wee bịa gwa m, sị: “Bịa, m ga-egosikwa gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:9 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 145 Ụlọ Nche,2/15/2007, p. 13 Mmezu Mkpughe, p. 305-306
9 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ, ndị ji efere asaa ahụ ahụhụ asaa ndị ikpeazụ juru,+ wee bịa gwa m, sị: “Bịa, m ga-egosikwa gị nwaanyị ahụ a na-alụ ọhụrụ, bụ́ nwunye Nwa Atụrụ ahụ.”+