Mkpughe 21:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma ihe ọ bụla na-adịghị nsọ na onye ọ bụla nke na-eme ihe rụrụ arụ, nke na-aghọkwa aghụghọ, agaghị aba n’ime ya.+ Ọ bụ naanị ndị e dere aha ha n’akwụkwọ mpịakọta nke ndụ nke Nwa Atụrụ ahụ ga-aba n’ime ya.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:27 Mmezu Mkpughe, p. 306, 310
27 Ma ihe ọ bụla na-adịghị nsọ na onye ọ bụla nke na-eme ihe rụrụ arụ, nke na-aghọkwa aghụghọ, agaghị aba n’ime ya.+ Ọ bụ naanị ndị e dere aha ha n’akwụkwọ mpịakọta nke ndụ nke Nwa Atụrụ ahụ ga-aba n’ime ya.+