Mkpughe 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’azụ obodo ahụ ka ndị na-eme ka nkịta* nọ, ha na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-akwa iko* na ndị na-egbu mmadụ* na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla ịgha ụgha na-amasị, nke na-aghakwa ụgha.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:15 Mmezu Mkpughe, p. 316-317
15 N’azụ obodo ahụ ka ndị na-eme ka nkịta* nọ, ha na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-akwa iko* na ndị na-egbu mmadụ* na ndị na-ekpere arụsị na onye ọ bụla ịgha ụgha na-amasị, nke na-aghakwa ụgha.+