Jenesis 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:11 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 82 Ụlọ Nche,2/15/2007, p. 6
11 Chineke wee sị: “Ka ala pupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ ndị na-amị mkpụrụ,+ osisi ndị na-amị mkpụrụ, bụ́ ndị mkpụrụ+ ha dị n’ime ha, n’ụdị ha dị iche iche,+ n’elu ụwa.” O wee dị otú ahụ.