Jenesis 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ala wee malite ipupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ nke na-amị mkpụrụ n’ụdị ya dị iche iche+ nakwa osisi ndị na-amị mkpụrụ nke mkpụrụ ya dị n’ime ya, n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.
12 Ala wee malite ipupụta ahịhịa, ahịhịa ndụ nke na-amị mkpụrụ n’ụdị ya dị iche iche+ nakwa osisi ndị na-amị mkpụrụ nke mkpụrụ ya dị n’ime ya, n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.