Jenesis 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee ruo na mgbe ihe ndị a gasịrị, nwunye nna ya ukwu malitere ile Josef anya+ wee na-asị: “Ka mụ na gị dinaa.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:7 Ụlọ Nche,11/1/2014, p. 13
7 O wee ruo na mgbe ihe ndị a gasịrị, nwunye nna ya ukwu malitere ile Josef anya+ wee na-asị: “Ka mụ na gị dinaa.”+