Jenesis 39:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma o ruru otu ụbọchị, dị ka ọ na-eme n’ụbọchị ndị ọzọ, na ọ banyere n’ụlọ ka ọ rụọ ọrụ ya, ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị ikom na-eje ozi n’ụlọ ahụ nke nọ n’ụlọ.+
11 Ma o ruru otu ụbọchị, dị ka ọ na-eme n’ụbọchị ndị ọzọ, na ọ banyere n’ụlọ ka ọ rụọ ọrụ ya, ma ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ndị ikom na-eje ozi n’ụlọ ahụ nke nọ n’ụlọ.+