Jenesis 39:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ọ malitere itiku ndị ikom nke ụlọ ya wee sị ha: “Lee! Ọ kpọtaara anyị nwoke Hibru ka o jiri anyị mere ihe ọchị. Ọ bịakwutere m ka mụ na ya dinaa, ma m malitere iti mkpu n’olu ike.+
14 ọ malitere itiku ndị ikom nke ụlọ ya wee sị ha: “Lee! Ọ kpọtaara anyị nwoke Hibru ka o jiri anyị mere ihe ọchị. Ọ bịakwutere m ka mụ na ya dinaa, ma m malitere iti mkpu n’olu ike.+