Jenesis 39:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onyeisi na-elekọta ụlọ mkpọrọ ahụ wee nyefee ndị mkpọrọ niile nọ n’ụlọ mkpọrọ ahụ n’aka Josef; ọ bụkwa ya na-ahụ na ha mere ihe niile ha nwere ime n’ebe ahụ.+
22 Onyeisi na-elekọta ụlọ mkpọrọ ahụ wee nyefee ndị mkpọrọ niile nọ n’ụlọ mkpọrọ ahụ n’aka Josef; ọ bụkwa ya na-ahụ na ha mere ihe niile ha nwere ime n’ebe ahụ.+