Jenesis 45:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ha gara n’ihu ịgwa ya ihe niile Josef gwara ha, ya ahụkwa ụgbọala ndị ahụ Josef zitere ka e were bute ya, mmụọ Jekọb nna ha malitere ịtụte.+
27 Mgbe ha gara n’ihu ịgwa ya ihe niile Josef gwara ha, ya ahụkwa ụgbọala ndị ahụ Josef zitere ka e were bute ya, mmụọ Jekọb nna ha malitere ịtụte.+