-
Jenesis 6:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ndị Nefilim nọ n’ụwa n’oge ahụ, nakwa mgbe ọ gasịrị, mgbe ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke na ụmụ ndị inyom nke mmadụ nọ na-enwe mmekọahụ, ha wee mụọrọ ha ụmụ ndị ikom, ha bụ ndị dike, ndị biri n’oge gboo, ndị ikom a ma ama.
-