Jenesis 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ruo ụbọchị niile ụwa ga-adịgide, ịgha mkpụrụ na iwe ihe ubi, na oyi na okpomọkụ, na ọkọchị na udu mmiri, na ehihie na abalị, agaghị akwụsị akwụsị ma ọlị.”+
22 Ruo ụbọchị niile ụwa ga-adịgide, ịgha mkpụrụ na iwe ihe ubi, na oyi na okpomọkụ, na ọkọchị na udu mmiri, na ehihie na abalị, agaghị akwụsị akwụsị ma ọlị.”+