Jenesis 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Egwu unu na ụjọ unu ga-ejide ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa, tinyere anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na ihe ọ bụla na-agagharị agagharị n’ala nakwa azụ̀ niile dị n’oké osimiri. A na-enyefe ha n’aka unu ugbu a.+
2 Egwu unu na ụjọ unu ga-ejide ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ n’ụwa, tinyere anụ ufe ọ bụla nke eluigwe na ihe ọ bụla na-agagharị agagharị n’ala nakwa azụ̀ niile dị n’oké osimiri. A na-enyefe ha n’aka unu ugbu a.+