Jenesis 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ m+ nke dị n’etiti mụ na unu nakwa mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ n’ime anụ ahụ́ niile;+ mmiri agaghịkwa aghọ iju mmiri ọzọ ibibi anụ ahụ́ niile.+
15 M ga-echetakwa ọgbụgba ndụ m+ nke dị n’etiti mụ na unu nakwa mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ n’ime anụ ahụ́ niile;+ mmiri agaghịkwa aghọ iju mmiri ọzọ ibibi anụ ahụ́ niile.+