Jenesis 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eke na egwurugwu ga-apụtakwa n’ígwé ojii,+ m ga-ahụkwa ya wee cheta ọgbụgba ndụ a nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’etiti Chineke na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ n’ime anụ ahụ́ niile dị n’elu ụwa.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,8/1/2013, p. 15
16 Eke na egwurugwu ga-apụtakwa n’ígwé ojii,+ m ga-ahụkwa ya wee cheta ọgbụgba ndụ a nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’etiti Chineke na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ n’ime anụ ahụ́ niile dị n’elu ụwa.”+