Jenesis 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ṅụwa mmanya ya, o wee gbuwe ya egbu,+ ya mere, ọ gbara onwe ya ọtọ n’ime ụlọikwuu ya.