Jenesis 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, Ham+ nna Kenan hụrụ ọtọ+ nna ya wee gaa kọọrọ ya ụmụnne ya abụọ n’èzí.+