Jenesis 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E wee nwee esemokwu n’etiti ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ; ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ+ n’oge ahụ. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:7 Ụlọ Nche,8/15/2001, p. 22
7 E wee nwee esemokwu n’etiti ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ; ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ+ n’oge ahụ.