Jenesis 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 A ga-ebi nwoke ọ bụla n’ime unu nke ruru ụbọchị asatọ úgwù,+ n’ọgbọ unu niile, onye ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa onye ọ bụla e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ ọ bụla nke na-esighị ná mkpụrụ gị.
12 A ga-ebi nwoke ọ bụla n’ime unu nke ruru ụbọchị asatọ úgwù,+ n’ọgbọ unu niile, onye ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị nakwa onye ọ bụla e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ ọ bụla nke na-esighị ná mkpụrụ gị.