Jenesis 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọrọ gị nwa nwoke;+ m ga-agọzi ya, ọ ga-aghọkwa mba dị iche iche;+ ọ bụ n’ahụ́ ya ka ndị eze na-achị ndị dị iche iche ga-esikwa pụta.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:16 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2017, p. 14
16 M ga-agọzi ya, m ga-emekwa ka ọ mụọrọ gị nwa nwoke;+ m ga-agọzi ya, ọ ga-aghọkwa mba dị iche iche;+ ọ bụ n’ahụ́ ya ka ndị eze na-achị ndị dị iche iche ga-esikwa pụta.”+