Jenesis 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:19 Ụlọ Nche,2/1/2009, p. 13-14
19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+