Jenesis 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jehova wee sị: “Ọ bụrụ na m ga-ahụ na Sọdọm ndị ezi omume iri ise n’ime obodo ahụ, m ga-agbaghara obodo ahụ dum n’ihi ha.”+
26 Jehova wee sị: “Ọ bụrụ na m ga-ahụ na Sọdọm ndị ezi omume iri ise n’ime obodo ahụ, m ga-agbaghara obodo ahụ dum n’ihi ha.”+