Jenesis 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, mgbe chi bọrọ, ndị mmụọ ozi ahụ malitere ịgwa Lọt ka o mee ngwa ngwa, sị: “Bilie! Kpọrọ nwunye gị na ụmụ gị ndị inyom abụọ bụ́ ndị nọ n’ebe a,+ ka a ghara ibibi gị mgbe a na-ebibi obodo a n’ihi njehie ya!”+
15 Otú ọ dị, mgbe chi bọrọ, ndị mmụọ ozi ahụ malitere ịgwa Lọt ka o mee ngwa ngwa, sị: “Bilie! Kpọrọ nwunye gị na ụmụ gị ndị inyom abụọ bụ́ ndị nọ n’ebe a,+ ka a ghara ibibi gị mgbe a na-ebibi obodo a n’ihi njehie ya!”+