Jenesis 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee ruo na ozugbo ha kpọpụtara ha ná mpụga obodo ahụ, otu n’ime ha malitere ịsị ya: “Gbalaga n’ihi mkpụrụ obi gị!+ Elela anya n’azụ,+ eguzokwala eguzo n’Ógbè Jọdan a dum!+ Gbaga n’ógbè bụ́ ugwu ugwu ka a ghara ibibi gị!”+
17 O wee ruo na ozugbo ha kpọpụtara ha ná mpụga obodo ahụ, otu n’ime ha malitere ịsị ya: “Gbalaga n’ihi mkpụrụ obi gị!+ Elela anya n’azụ,+ eguzokwala eguzo n’Ógbè Jọdan a dum!+ Gbaga n’ógbè bụ́ ugwu ugwu ka a ghara ibibi gị!”+