Jenesis 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee gaa n’ihu ịkwatu obodo ndị a, ọbụna Ógbè Jọdan dum, laakwa ndị niile bi n’obodo ndị ahụ na ihe a kụrụ n’ala n’iyi.+
25 O wee gaa n’ihu ịkwatu obodo ndị a, ọbụna Ógbè Jọdan dum, laakwa ndị niile bi n’obodo ndị ahụ na ihe a kụrụ n’ala n’iyi.+