Jenesis 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova bụ́ Chineke jikwa ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ufe ọ bụla nke eluigwe, o wee malite ime ka ha na-abịakwute mmadụ ahụ ka ọ mara ihe ọ ga-agụ nke ọ bụla; ihe ọ bụla mmadụ ahụ gụrụ mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ,+ ya abụrụ aha ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2023, p. 15-16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2016, p. 28
19 Jehova bụ́ Chineke jikwa ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ufe ọ bụla nke eluigwe, o wee malite ime ka ha na-abịakwute mmadụ ahụ ka ọ mara ihe ọ ga-agụ nke ọ bụla; ihe ọ bụla mmadụ ahụ gụrụ mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ,+ ya abụrụ aha ya.+