-
Jenesis 20:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Abimelek wee bilie n’isi ụtụtụ, kpọọ ndị niile na-ejere ya ozi wee kọọ ihe a niile ná ntị ha. Ha wee tụọ egwu nke ukwuu.
-