Jenesis 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ebreham wee malite ịrịọsi ezi Chineke arịrịọ ike;+ Chineke wee gwọọ Abimelek na nwunye ya na ndị ohu ya ndị inyom, ha wee malite ịmụ ụmụ.
17 Ebreham wee malite ịrịọsi ezi Chineke arịrịọ ike;+ Chineke wee gwọọ Abimelek na nwunye ya na ndị ohu ya ndị inyom, ha wee malite ịmụ ụmụ.