Jenesis 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee malite ịgwa Ebreham, sị: “Chụpụ ohu nwaanyị a na nwa ya, n’ihi na nwa ohu nwaanyị a agajeghị iso nwa m nwoke, bụ́ Aịzik, bụrụ onye nketa!”+
10 O wee malite ịgwa Ebreham, sị: “Chụpụ ohu nwaanyị a na nwa ya, n’ihi na nwa ohu nwaanyị a agajeghị iso nwa m nwoke, bụ́ Aịzik, bụrụ onye nketa!”+