Jenesis 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee meghee anya ya, o wee hụ olulu mmiri;+ o wee gaa malite ịgbanye mmiri na karama akpụkpọ ahụ, o nyekwara nwa okoro ahụ ka ọ ṅụọ.
19 Chineke wee meghee anya ya, o wee hụ olulu mmiri;+ o wee gaa malite ịgbanye mmiri na karama akpụkpọ ahụ, o nyekwara nwa okoro ahụ ka ọ ṅụọ.