Jenesis 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Abimelek sịrị: “Amaghị m onye mere ihe a, ị kọghịkwara m ya, anụghịkwa m ya ma e wezụga taa.”+