Jenesis 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Onyenwe m, gee m ntị. Ibé ala nke ọnụ ahịa ya bụ narị shekel ọlaọcha anọ, gịnị ka nke ahụ bụ n’etiti mụ na gị? Ya mere, lie onye nwụnahụrụ gị.”+
15 “Onyenwe m, gee m ntị. Ibé ala nke ọnụ ahịa ya bụ narị shekel ọlaọcha anọ, gịnị ka nke ahụ bụ n’etiti mụ na gị? Ya mere, lie onye nwụnahụrụ gị.”+