Jenesis 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee tinye aka ya n’okpuru apata ụkwụ Ebreham nna ya ukwu wee ṅụọrọ ya iyi n’ihe a.+
9 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee tinye aka ya n’okpuru apata ụkwụ Ebreham nna ya ukwu wee ṅụọrọ ya iyi n’ihe a.+