Jenesis 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka ihe a na-eme, nwoke a nọ na-ele ya anya n’ijuanya, gba nkịtị ka ọ mara ma Jehova ò mewo ka njem ya gaa nke ọma ma ọ bụ na o meghị.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:21 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2016, p. 12-13
21 Ka ihe a na-eme, nwoke a nọ na-ele ya anya n’ijuanya, gba nkịtị ka ọ mara ma Jehova ò mewo ka njem ya gaa nke ọma ma ọ bụ na o meghị.+