Jenesis 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Anya ha abụọ wee meghee, ha wee malite ịmata na ha gba ọtọ.+ Ya mere, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig wee meere onwe ha ihe ha ga-eji kpuchie úkwù.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2019, p. 5
7 Anya ha abụọ wee meghee, ha wee malite ịmata na ha gba ọtọ.+ Ya mere, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig wee meere onwe ha ihe ha ga-eji kpuchie úkwù.+