Jenesis 24:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Mgbe m rutere n’isi mmiri ahụ taa, m kwuru, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham, ọ bụrụ n’ezie na ị ga-eme ka m nwee ihe ịga nke ọma n’ụzọ m na-aga na ya,+
42 “Mgbe m rutere n’isi mmiri ahụ taa, m kwuru, sị, ‘Jehova bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham, ọ bụrụ n’ezie na ị ga-eme ka m nwee ihe ịga nke ọma n’ụzọ m na-aga na ya,+