Jenesis 24:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 E mesịa, m jụrụ ya, sị, ‘Ị̀ bụ nwa onye?’+ o wee zaa, sị, ‘Ada Betuel nwa Nehọ, bụ́ onye Milka mụụrụ ya.’ M wee gbanye ya ọla imi n’oghere imi ya nakwa ọla aka n’aka ya.+
47 E mesịa, m jụrụ ya, sị, ‘Ị̀ bụ nwa onye?’+ o wee zaa, sị, ‘Ada Betuel nwa Nehọ, bụ́ onye Milka mụụrụ ya.’ M wee gbanye ya ọla imi n’oghere imi ya nakwa ọla aka n’aka ya.+