Jenesis 24:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-egosi nna m ukwu obiọma na ikwesị ntụkwasị obi, gwanụ m;+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị otú a, gwanụ m, ka m mara ma m ga-agawa ihu ma ọ bụ azụ.”+
49 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-egosi nna m ukwu obiọma na ikwesị ntụkwasị obi, gwanụ m;+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị otú a, gwanụ m, ka m mara ma m ga-agawa ihu ma ọ bụ azụ.”+