Jenesis 24:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Onye ahụ na-eje ozi wee chịpụta ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na uwe chịnye Ribeka; o nyekwara nwanne ya nwoke na nne ya ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+
53 Onye ahụ na-eje ozi wee chịpụta ihe ndị e ji ọlaọcha mee na ihe ndị e ji ọlaedo mee na uwe chịnye Ribeka; o nyekwara nwanne ya nwoke na nne ya ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+