Jenesis 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụrụ na ị gbanwee mewe ezi ihe, ọ̀ bụ na a gaghị ebuli gị elu?+ Ma ọ bụrụ na ị gbanweghị mewe ezi ihe, lee, mmehie makpu n’ọnụ ụzọ, ọ bụkwa gị ka ọ na-achọsi ike inweta;+ ma gị onwe gị, ị̀ ga-emeri ya?”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche,4/15/2014, p. 281/15/2002, p. 222/1/1999, p. 21-231/15/1999, p. 216/15/1996, p. 4-56/15/1994, p. 142/1/1994, p. 31 Teta!,10/2011, p. 24
7 Ọ bụrụ na ị gbanwee mewe ezi ihe, ọ̀ bụ na a gaghị ebuli gị elu?+ Ma ọ bụrụ na ị gbanweghị mewe ezi ihe, lee, mmehie makpu n’ọnụ ụzọ, ọ bụkwa gị ka ọ na-achọsi ike inweta;+ ma gị onwe gị, ị̀ ga-emeri ya?”+
4:7 Ụlọ Nche,4/15/2014, p. 281/15/2002, p. 222/1/1999, p. 21-231/15/1999, p. 216/15/1996, p. 4-56/15/1994, p. 142/1/1994, p. 31 Teta!,10/2011, p. 24