Jenesis 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, ị bụ onye a bụrụ ọnụ na onye a chụpụrụ achụpụ n’ala,+ bụ́ nke meghere ọnụ ya ịnara ọbara nwanne gị n’aka gị.+
11 Ugbu a, ị bụ onye a bụrụ ọnụ na onye a chụpụrụ achụpụ n’ala,+ bụ́ nke meghere ọnụ ya ịnara ọbara nwanne gị n’aka gị.+