Ọpụpụ 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E mesịa, Fero nụrụ banyere ihe a, o wee nwaa igbu Mozis;+ ma Mozis si n’ebe Fero nọ gbaa ọsọ+ ka o wee biri n’ala Midian;+ o wee nọdụ ọdụ n’akụkụ otu olulu mmiri.
15 E mesịa, Fero nụrụ banyere ihe a, o wee nwaa igbu Mozis;+ ma Mozis si n’ebe Fero nọ gbaa ọsọ+ ka o wee biri n’ala Midian;+ o wee nọdụ ọdụ n’akụkụ otu olulu mmiri.